Ndị Rom 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 n’ihi na anyị maara na a kpọgidere ya na mmadụ ochie anyị n’osisi,+ ka e wee mee ka ahụ́ anyị nke na-emehie emehie ghara ịrụ ọrụ,+ ka anyị wee ghara ịbụkwa ndị ohu nke mmehie.+ Ndị Kọlọsi 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Unu adịla na-aghara ibe unu ụgha.+ Yipụnụ mmadụ ochie+ ahụ na omume ya,
6 n’ihi na anyị maara na a kpọgidere ya na mmadụ ochie anyị n’osisi,+ ka e wee mee ka ahụ́ anyị nke na-emehie emehie ghara ịrụ ọrụ,+ ka anyị wee ghara ịbụkwa ndị ohu nke mmehie.+