Ndị Galeshia 5:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọzọkwa, ndị bụ́ ndị nke Kraịst Jizọs kpọgidere anụ ahụ́ ha n’osisi, ya na agụụ mmekọahụ ya na ọchịchọ ya niile.+ Ndị Kọlọsi 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ya mere, meenụ ka akụkụ ahụ́ unu+ ndị dị n’elu ụwa nwụọ+ n’ihe banyere ịkwa iko, adịghị ọcha, agụụ mmekọahụ,+ ọchịchọ ọjọọ, na anyaukwu,+ nke bụ́ ikpere arụsị.
24 Ọzọkwa, ndị bụ́ ndị nke Kraịst Jizọs kpọgidere anụ ahụ́ ha n’osisi, ya na agụụ mmekọahụ ya na ọchịchọ ya niile.+
5 Ya mere, meenụ ka akụkụ ahụ́ unu+ ndị dị n’elu ụwa nwụọ+ n’ihe banyere ịkwa iko, adịghị ọcha, agụụ mmekọahụ,+ ọchịchọ ọjọọ, na anyaukwu,+ nke bụ́ ikpere arụsị.