6 n’ihi na anyị maara na a kpọgidere ya na mmadụ ochie anyị n’osisi,+ ka e wee mee ka ahụ́ anyị nke na-emehie emehie ghara ịrụ ọrụ,+ ka anyị wee ghara ịbụkwa ndị ohu nke mmehie.+
11 Ndị m hụrụ n’anya, ana m agba unu ume dị ka ndị ala ọzọ na ndị bi nwa oge+ ka unu na-ezere ọchịchọ anụ ahụ́,+ nke bụ́ ihe ndị ahụ na-alụso mkpụrụ obi ọgụ.+