Ndị Rom 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ndị na-eme ihe anụ ahụ́ chọrọ na-atụkwasị uche ha n’ihe anụ ahụ́,+ ma ndị na-eme ihe mmụọ nsọ chọrọ na-atụkwasị uche ha n’ihe mmụọ nsọ.+ Ndị Galeshia 5:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọzọkwa, ndị bụ́ ndị nke Kraịst Jizọs kpọgidere anụ ahụ́ ha n’osisi, ya na agụụ mmekọahụ ya na ọchịchọ ya niile.+ Jems 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Olee ebe agha si bịa, oleekwa ebe ọgụ a na-alụ n’etiti unu si bịa? Ọ̀ bụ na ebe ihe ndị a si bịa+ abụghị n’agụụ unu na-enwe maka ihe ụtọ anụ ahụ́ nke na-alụ ọgụ n’akụkụ ahụ́ unu?+
5 N’ihi na ndị na-eme ihe anụ ahụ́ chọrọ na-atụkwasị uche ha n’ihe anụ ahụ́,+ ma ndị na-eme ihe mmụọ nsọ chọrọ na-atụkwasị uche ha n’ihe mmụọ nsọ.+
24 Ọzọkwa, ndị bụ́ ndị nke Kraịst Jizọs kpọgidere anụ ahụ́ ha n’osisi, ya na agụụ mmekọahụ ya na ọchịchọ ya niile.+
4 Olee ebe agha si bịa, oleekwa ebe ọgụ a na-alụ n’etiti unu si bịa? Ọ̀ bụ na ebe ihe ndị a si bịa+ abụghị n’agụụ unu na-enwe maka ihe ụtọ anụ ahụ́ nke na-alụ ọgụ n’akụkụ ahụ́ unu?+