1 Ndị Kọrịnt 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Otú ọ dị, onye mmụọ nsọ+ na-achị na-enyocha ihe niile n’ezie, ma ọ dịghị onye na-enyocha+ ya onwe ya. Ndị Galeshia 5:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’aka nke ọzọ, mkpụrụ+ nke mmụọ nsọ bụ ịhụnanya, ọṅụ, udo, ogologo ntachi obi, obiọma, ịdị mma,+ okwukwe,
15 Otú ọ dị, onye mmụọ nsọ+ na-achị na-enyocha ihe niile n’ezie, ma ọ dịghị onye na-enyocha+ ya onwe ya.
22 N’aka nke ọzọ, mkpụrụ+ nke mmụọ nsọ bụ ịhụnanya, ọṅụ, udo, ogologo ntachi obi, obiọma, ịdị mma,+ okwukwe,