Ndị Rom 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ndị na-eme ihe anụ ahụ́ chọrọ na-atụkwasị uche ha n’ihe anụ ahụ́,+ ma ndị na-eme ihe mmụọ nsọ chọrọ na-atụkwasị uche ha n’ihe mmụọ nsọ.+
5 N’ihi na ndị na-eme ihe anụ ahụ́ chọrọ na-atụkwasị uche ha n’ihe anụ ahụ́,+ ma ndị na-eme ihe mmụọ nsọ chọrọ na-atụkwasị uche ha n’ihe mmụọ nsọ.+