Ndị Kọlọsi 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Site ná mmekọrịta+ unu na ya, e bikwara unu úgwù+ nke bụ́ úgwù a na-ejighị aka bie site n’ibepụ anụ ahụ́,+ site n’ibi úgwù nke Kraịst, Ndị Kọlọsi 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ya mere, meenụ ka akụkụ ahụ́ unu+ ndị dị n’elu ụwa nwụọ+ n’ihe banyere ịkwa iko, adịghị ọcha, agụụ mmekọahụ,+ ọchịchọ ọjọọ, na anyaukwu,+ nke bụ́ ikpere arụsị.
11 Site ná mmekọrịta+ unu na ya, e bikwara unu úgwù+ nke bụ́ úgwù a na-ejighị aka bie site n’ibepụ anụ ahụ́,+ site n’ibi úgwù nke Kraịst,
5 Ya mere, meenụ ka akụkụ ahụ́ unu+ ndị dị n’elu ụwa nwụọ+ n’ihe banyere ịkwa iko, adịghị ọcha, agụụ mmekọahụ,+ ọchịchọ ọjọọ, na anyaukwu,+ nke bụ́ ikpere arụsị.