20 ha ga-agwakwa ndị okenye obodo ya, sị, ‘Nwa anyị nwoke a dị isi ike, na-enupụkwa isi; ọ naghị ege ntị n’olu anyị,+ ọ bụkwa onye na-eribiga nri ókè+ na onye aṅụrụma.’+
3 N’ihi na oge+ gafere agafe ezuworo unu ịrụzu ihe ndị mba ọzọ na-achọ,+ mgbe unu jere ije n’omume rụrụ arụ,+ n’agụụ ihe ọjọọ, n’ịṅụ oké mmanya,+ n’oriri oké mkpọtụ, n’ịma aka n’ịṅụ mmanya, na n’ikpere arụsị jọgburu onwe ya.+