Aịzaya 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Saanụ ahụ́;+ meenụ onwe unu ka unu dị ọcha;+ wepụnụ omume ọjọọ unu n’ihu m;+ kwụsịnụ ime ihe ọjọọ.+ Ndị Galeshia 5:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma m na-ekwu, sị, Nọgidenụ na-eje ije site na mmụọ nsọ,+ unu agaghịkwa emezu ọchịchọ anụ ahụ́ ọ bụla ma ọlị.+ Jems 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi ya, wepụnụ iru unyi niile na ihe ahụ na-abaghị uru, nke bụ́ ihe ọjọọ,+ jirikwanụ nwayọọ nabata okwu Chineke nke a kụrụ n’ime unu dị ka mkpụrụ,+ nke nwere ike ịzọpụta mkpụrụ obi unu.+
16 Saanụ ahụ́;+ meenụ onwe unu ka unu dị ọcha;+ wepụnụ omume ọjọọ unu n’ihu m;+ kwụsịnụ ime ihe ọjọọ.+
16 Ma m na-ekwu, sị, Nọgidenụ na-eje ije site na mmụọ nsọ,+ unu agaghịkwa emezu ọchịchọ anụ ahụ́ ọ bụla ma ọlị.+
21 N’ihi ya, wepụnụ iru unyi niile na ihe ahụ na-abaghị uru, nke bụ́ ihe ọjọọ,+ jirikwanụ nwayọọ nabata okwu Chineke nke a kụrụ n’ime unu dị ka mkpụrụ,+ nke nwere ike ịzọpụta mkpụrụ obi unu.+