Ndị Rom 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ndị na-eme ihe anụ ahụ́ chọrọ na-atụkwasị uche ha n’ihe anụ ahụ́,+ ma ndị na-eme ihe mmụọ nsọ chọrọ na-atụkwasị uche ha n’ihe mmụọ nsọ.+ Ndị Rom 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 n’ihi na ọ bụrụ na unu na-ebi ndụ dị ka anụ ahụ́ si chọọ, unu aghaghị ịnwụ;+ ma ọ bụrụ na unu emee ka omume niile nke ahụ́ nwụọ+ site na mmụọ nsọ, unu ga-adị ndụ.
5 N’ihi na ndị na-eme ihe anụ ahụ́ chọrọ na-atụkwasị uche ha n’ihe anụ ahụ́,+ ma ndị na-eme ihe mmụọ nsọ chọrọ na-atụkwasị uche ha n’ihe mmụọ nsọ.+
13 n’ihi na ọ bụrụ na unu na-ebi ndụ dị ka anụ ahụ́ si chọọ, unu aghaghị ịnwụ;+ ma ọ bụrụ na unu emee ka omume niile nke ahụ́ nwụọ+ site na mmụọ nsọ, unu ga-adị ndụ.