1 Ndị Kọrịnt 9:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 ma m na-etipụta ahụ́ m ọnyá,+ na-achị ya dị ka ohu, ka m wee ghara ịghọ onye a jụrụ ajụ+ n’ụzọ ọ bụla, mgbe m kwusasịịrị ndị ọzọ ozi ọma. Ndị Galeshia 5:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọzọkwa, ndị bụ́ ndị nke Kraịst Jizọs kpọgidere anụ ahụ́ ha n’osisi, ya na agụụ mmekọahụ ya na ọchịchọ ya niile.+ Ndị Galeshia 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 n’ihi na onye na-agha mkpụrụ maka anụ ahụ́ ya ga-aghọrọ ire ure site n’anụ ahụ́ ya,+ ma onye na-agha mkpụrụ maka mmụọ nsọ+ ga-aghọrọ ndụ ebighị ebi site na mmụọ nsọ.+ Ndị Efesọs 4:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 na unu kwesịrị iyipụ mmadụ ochie ahụ,+ nke kwekọrọ n’ụzọ unu si eme omume n’oge gara aga, bụrụkwa nke a na-emerụ+ dị ka ọchịchọ aghụghọ ya si dị;+ Ndị Kọlọsi 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ya mere, meenụ ka akụkụ ahụ́ unu+ ndị dị n’elu ụwa nwụọ+ n’ihe banyere ịkwa iko, adịghị ọcha, agụụ mmekọahụ,+ ọchịchọ ọjọọ, na anyaukwu,+ nke bụ́ ikpere arụsị.
27 ma m na-etipụta ahụ́ m ọnyá,+ na-achị ya dị ka ohu, ka m wee ghara ịghọ onye a jụrụ ajụ+ n’ụzọ ọ bụla, mgbe m kwusasịịrị ndị ọzọ ozi ọma.
24 Ọzọkwa, ndị bụ́ ndị nke Kraịst Jizọs kpọgidere anụ ahụ́ ha n’osisi, ya na agụụ mmekọahụ ya na ọchịchọ ya niile.+
8 n’ihi na onye na-agha mkpụrụ maka anụ ahụ́ ya ga-aghọrọ ire ure site n’anụ ahụ́ ya,+ ma onye na-agha mkpụrụ maka mmụọ nsọ+ ga-aghọrọ ndụ ebighị ebi site na mmụọ nsọ.+
22 na unu kwesịrị iyipụ mmadụ ochie ahụ,+ nke kwekọrọ n’ụzọ unu si eme omume n’oge gara aga, bụrụkwa nke a na-emerụ+ dị ka ọchịchọ aghụghọ ya si dị;+
5 Ya mere, meenụ ka akụkụ ahụ́ unu+ ndị dị n’elu ụwa nwụọ+ n’ihe banyere ịkwa iko, adịghị ọcha, agụụ mmekọahụ,+ ọchịchọ ọjọọ, na anyaukwu,+ nke bụ́ ikpere arụsị.