Ndị Rom 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, unu ekwela ka mmehie na-achị dị ka eze+ n’ahụ́ unu nke pụrụ ịnwụ anwụ ka unu wee na-erubere ọchịchọ ya isi.+ 1 Pita 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị m hụrụ n’anya, ana m agba unu ume dị ka ndị ala ọzọ na ndị bi nwa oge+ ka unu na-ezere ọchịchọ anụ ahụ́,+ nke bụ́ ihe ndị ahụ na-alụso mkpụrụ obi ọgụ.+
12 Ya mere, unu ekwela ka mmehie na-achị dị ka eze+ n’ahụ́ unu nke pụrụ ịnwụ anwụ ka unu wee na-erubere ọchịchọ ya isi.+
11 Ndị m hụrụ n’anya, ana m agba unu ume dị ka ndị ala ọzọ na ndị bi nwa oge+ ka unu na-ezere ọchịchọ anụ ahụ́,+ nke bụ́ ihe ndị ahụ na-alụso mkpụrụ obi ọgụ.+