1 Pita 2:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’ihi ya, wepụnụ aka n’ihe ọjọọ niile,+ n’aghụghọ niile, nakwa n’ikwu okwu azụ niile. Unu abụla ndị ihu abụọ, unu emekwarala ndị ọzọ anyaụfụ. 1 Pita Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:1 Ụlọ Nche,9/15/2006, p. 21
2 N’ihi ya, wepụnụ aka n’ihe ọjọọ niile,+ n’aghụghọ niile, nakwa n’ikwu okwu azụ niile. Unu abụla ndị ihu abụọ, unu emekwarala ndị ọzọ anyaụfụ.