19 Samuel wee zaa Sọl, sị: “Ọ bụ m bụ onye ọhụ ụzọ ahụ. Buru m ụzọ gbagowe n’ebe dị elu, mụ na unu ga-eri nri taa,+ m ga-ahapụkwa gị n’ụtụtụ ka ị lawa, m ga-agwakwa gị ihe niile dị gị n’obi.+
27 Eze wee sị Zedọk onye nchụàjà: “Ọ̀ kwa ị bụdị onye ọhụ ụzọ?+ Laghachi n’obodo n’udo, gị na Ahimaz nwa gị na Jọnatan+ nwa Abayata, ụmụ unu abụọ, unu na ha.
22 Ndị niile a họọrọ ịbụ ndị nche ọnụ ụzọ dị iche iche dị narị mmadụ abụọ na iri na abụọ. Ha biri n’obodo nta ha dị iche iche+ dị ka usoro ọmụmụ ha+ e debara n’akwụkwọ si dị. Ndị a ka Devid+ na Samuel onye ọhụ ụzọ+ họpụtara ịrụ ọrụ ha nke ndị a pụrụ ịtụkwasị obi na-arụ.+
29 Ma ihe ndị metụtara Devid bụ́ eze, ma ndị mbụ ma ndị ikpeazụ, e dere ha n’okwu Samuel onye ọhụ ụzọ+ nakwa n’okwu Netan+ onye amụma nakwa n’okwu Gad+ onye ọhụụ,