-
1 Samuel 9:24Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
24 Onye ahụ na-esi nri wee buru ụkwụ anụ na ihe dị n’elu ya ma debe ya n’ihu Sọl. O wee sị: “Lee anụ ahụ e debere iche. Debe ya n’ihu gị. Rie ya, n’ihi na e debeere gị ya ruo mgbe a kara aka ka gị na ndị a kpọrọ òkù rie ya.” Sọl na Samuel wee rikọọ ihe n’ụbọchị ahụ.
-