41 O wee were ogbe achịcha ise ahụ na azụ̀ abụọ ahụ lelie anya n’eluigwe wee gọzie+ ha, ma nyawaa+ ogbe achịcha ndị ahụ wee malite inye ha ndị na-eso ụzọ ya, ka ha na-enye ìgwè mmadụ ahụ; o wee keere mmadụ niile azụ̀ abụọ ahụ.
16 O wee were ogbe achịcha ise ahụ na azụ̀ abụọ ahụ lelie anya n’eluigwe, gọzie ha ma nyawaa ha, o wee malite inye ha ndị na-eso ụzọ ya ka ha nye ìgwè mmadụ ahụ.+