41 O wee were ogbe achịcha ise ahụ na azụ̀ abụọ ahụ lelie anya n’eluigwe wee gọzie+ ha, ma nyawaa+ ogbe achịcha ndị ahụ wee malite inye ha ndị na-eso ụzọ ya, ka ha na-enye ìgwè mmadụ ahụ; o wee keere mmadụ niile azụ̀ abụọ ahụ.
11 Ya mere, Jizọs weere achịcha ndị ahụ, mgbe o kelesịrị Chineke, o kesaara ha ndị ahụ nọdụrụ ala iri nri, otú ahụkwa ka o kesaara ha obere azụ̀ dị ka ha chọrọ.+