-
Jọn 6:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Jizọs weere achịcha ahụ. Mgbe o kelechara Chineke, o kesaara ha ndị ahụ nọ ọdụ n’ala. Otú ahụ ka o kesakwaara ha obere azụ̀ ahụ. Ha wee rijuo afọ.
-