Jọn 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ya mere, Jizọs weere achịcha ndị ahụ, mgbe o kelesịrị Chineke, o kesaara ha ndị ahụ nọdụrụ ala iri nri, otú ahụkwa ka o kesaara ha obere azụ̀ dị ka ha chọrọ.+
11 Ya mere, Jizọs weere achịcha ndị ahụ, mgbe o kelesịrị Chineke, o kesaara ha ndị ahụ nọdụrụ ala iri nri, otú ahụkwa ka o kesaara ha obere azụ̀ dị ka ha chọrọ.+