Nehemaya 12:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ụmụ nke ndị na-abụ abụ wee si n’Ógbè Jọdan+ nakwa gburugburu Jeruselem nakwa n’ógbè niile nke ndị Netofa+ zukọọ, Nehemaya 12:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 tinyere Bet-gilgal+ nakwa ala Giba+ na Azmavet,+ n’ihi na e nwere ógbè dị iche iche+ ndị na-abụ abụ wuuru onwe ha gburugburu Jeruselem.
28 Ụmụ nke ndị na-abụ abụ wee si n’Ógbè Jọdan+ nakwa gburugburu Jeruselem nakwa n’ógbè niile nke ndị Netofa+ zukọọ,
29 tinyere Bet-gilgal+ nakwa ala Giba+ na Azmavet,+ n’ihi na e nwere ógbè dị iche iche+ ndị na-abụ abụ wuuru onwe ha gburugburu Jeruselem.