Joshụa 21:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 E sikwa n’ebo Benjamin nye ha Gibiọn+ na ala ịta ahịhịa ya, na Giba+ na ala ịta ahịhịa ya, 1 Ihe E Mere 8:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị a bụ ụmụ Ihọd. Ọ bụ ndị a bụ ndị isi nke ụlọ ndị nna nna ha ndị bi na Giba,+ ha wee dọrọ ha n’agha laa Manahat. Nehemaya 11:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ụmụ Benjamin si Giba,+ Mikmash+ na Aịja+ na Betel+ na obodo nta ya niile,
6 Ndị a bụ ụmụ Ihọd. Ọ bụ ndị a bụ ndị isi nke ụlọ ndị nna nna ha ndị bi na Giba,+ ha wee dọrọ ha n’agha laa Manahat.