Jenesis 28:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ kpọkwara ebe ahụ Betel;+ ma aha obodo ahụ bụbu Lọz.+ Joshụa 18:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ókè ya wee si n’ebe ahụ ruo Lọz,+ n’ebe mkpọda nke dị na ndịda Lọz, ya bụ, Betel;+ ókè ya wee gbadaa Atarọt-ada+ n’elu ugwu nke dị n’ebe ndịda nke Bet-horọn Ndịda.+
13 Ókè ya wee si n’ebe ahụ ruo Lọz,+ n’ebe mkpọda nke dị na ndịda Lọz, ya bụ, Betel;+ ókè ya wee gbadaa Atarọt-ada+ n’elu ugwu nke dị n’ebe ndịda nke Bet-horọn Ndịda.+