Jenesis 35:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ikpeazụ, Jekọb bịarutere Lọz,+ nke dị n’ala Kenan, ya bụ, Betel, ya na ndị niile so ya. Joshụa 16:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O sikwa na Betel nke Lọz+ gafere ruo n’ókè ndị Akaịt,+ n’Atarọt, Ndị Ikpe 1:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ụlọ Josef wee malite iledo+ Betel (aha obodo ahụ tupu mgbe ahụ bụ Lọz),+