Joshụa 18:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 O sikwa ebe ahụ ruo Lọz, ná mkpọda nke dị n’ebe ndịda Lọz, ya bụ, Betel.+ O rukwara Atarọt-ada+ n’elu ugwu nke dị n’ebe ndịda nke Bet-horọn Ndịda.+
13 O sikwa ebe ahụ ruo Lọz, ná mkpọda nke dị n’ebe ndịda Lọz, ya bụ, Betel.+ O rukwara Atarọt-ada+ n’elu ugwu nke dị n’ebe ndịda nke Bet-horọn Ndịda.+