Ndị Ikpe 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O bikwa n’okpuru nkwụ Debora n’agbata Rema+ na Betel+ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu; ụmụ Izrel na-agakwurukwa ya ka o kpeere ha ikpe. Hosia 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ nọ na-agbaso mmụọ ozi mgba wee merie.+ Ọ kwara ákwá iji rịọtara onwe ya amara.”+ Chineke hụrụ ya na Betel,+ n’ebe ahụ ka Ọ malitere ịgwa anyị okwu.+
5 O bikwa n’okpuru nkwụ Debora n’agbata Rema+ na Betel+ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu; ụmụ Izrel na-agakwurukwa ya ka o kpeere ha ikpe.
4 Ọ nọ na-agbaso mmụọ ozi mgba wee merie.+ Ọ kwara ákwá iji rịọtara onwe ya amara.”+ Chineke hụrụ ya na Betel,+ n’ebe ahụ ka Ọ malitere ịgwa anyị okwu.+