Hosia 12:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ya na mmụọ ozi gbara mgba, ya emerie. O bere ákwá, rịọkwa ka o meere ya amara.”+ Chineke hụrụ ya na Betel. N’ebe ahụkwa ka Chineke gwara anyị okwu.+
4 Ya na mmụọ ozi gbara mgba, ya emerie. O bere ákwá, rịọkwa ka o meere ya amara.”+ Chineke hụrụ ya na Betel. N’ebe ahụkwa ka Chineke gwara anyị okwu.+