Jenesis 32:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 E mesịa, ọ sịrị: “Hapụ m ka m laa, n’ihi na chi abọọla.” O wee sị: “Agaghị m ahapụ gị ka ị laa ruo mgbe i bu ụzọ gọzie m.”+
26 E mesịa, ọ sịrị: “Hapụ m ka m laa, n’ihi na chi abọọla.” O wee sị: “Agaghị m ahapụ gị ka ị laa ruo mgbe i bu ụzọ gọzie m.”+