1 Ihe E Mere 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jebez wee malite ịkpọku Chineke+ Izrel, sị: “Ọ bụrụ nnọọ na ị ga-agọzi+ m ma mee ka ókèala m sakwuo mbara,+ ọ bụrụkwa na aka gị+ adịnyere m, gị echebekwa m n’ọdachi,+ ka ọ ghara imerụ m ahụ́,+—” Chineke wee meere ya ihe ọ rịọrọ.+ Abụ Ọma 115:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova echetawo anyị; ọ ga-agọzi anyị,+Ọ ga-agọzi ụlọ Izrel,+Ọ ga-agọzi ụlọ Erọn.+ Hosia 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ nọ na-agbaso mmụọ ozi mgba wee merie.+ Ọ kwara ákwá iji rịọtara onwe ya amara.”+ Chineke hụrụ ya na Betel,+ n’ebe ahụ ka Ọ malitere ịgwa anyị okwu.+
10 Jebez wee malite ịkpọku Chineke+ Izrel, sị: “Ọ bụrụ nnọọ na ị ga-agọzi+ m ma mee ka ókèala m sakwuo mbara,+ ọ bụrụkwa na aka gị+ adịnyere m, gị echebekwa m n’ọdachi,+ ka ọ ghara imerụ m ahụ́,+—” Chineke wee meere ya ihe ọ rịọrọ.+
4 Ọ nọ na-agbaso mmụọ ozi mgba wee merie.+ Ọ kwara ákwá iji rịọtara onwe ya amara.”+ Chineke hụrụ ya na Betel,+ n’ebe ahụ ka Ọ malitere ịgwa anyị okwu.+