Jenesis 48:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mmụọ ozi nke nọworo na-anapụta m n’ọdachi+ niile, gọzie ụmụ okoro a.+ Ka ha zawa aha m na aha nna m hà bụ́ Ebreham na Aịzik,+Ka ha mụbaa nke ukwuu n’ime ụwa.”+ Abụ Ọma 50:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Kpọkuokwa m n’ụbọchị nsogbu.+M ga-anapụta gị, gị onwe gị ga-enyekwa m otuto.”+
16 Mmụọ ozi nke nọworo na-anapụta m n’ọdachi+ niile, gọzie ụmụ okoro a.+ Ka ha zawa aha m na aha nna m hà bụ́ Ebreham na Aịzik,+Ka ha mụbaa nke ukwuu n’ime ụwa.”+