-
1 Ihe E Mere 4:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Jebez rịọrọ Chineke Izrel, sị: “Biko gọzie m, meekwa ka ala m hikwuo nne. Biko, na-anọnyere m mgbe niile. Ekwekwala ka ọdachi dakwasị m, ka ihe ọjọọ ọ bụla ghara ime m.” Chineke mekwaara ya ihe a ọ rịọrọ.
-