Jenesis 32:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 E mesịa, ọ sịrị: “Hapụ m ka m laa, n’ihi na chi abọọla.” O wee sị: “Agaghị m ahapụ gị ka ị laa ruo mgbe i bu ụzọ gọzie m.”+ Ọnụ Ọgụgụ 22:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Biko, bịa; bụọrọ m ndị a ọnụ,+ n’ihi na ha ka m ike. Ikekwe, m ga-enwe ike imeri ha, ka m wee chụpụ ha n’ala a; n’ihi na amaara m nke ọma na onye ị gọziri bụ onye a gọziri agọzi, onye ị bụrụ ọnụ bụkwa onye a bụrụ ọnụ.”+ Ilu 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ bụ ngọzi Jehova na-eme mmadụ ọgaranya,+ ọ dịghịkwa atụkwasị ihe mgbu na ya.+
26 E mesịa, ọ sịrị: “Hapụ m ka m laa, n’ihi na chi abọọla.” O wee sị: “Agaghị m ahapụ gị ka ị laa ruo mgbe i bu ụzọ gọzie m.”+
6 Biko, bịa; bụọrọ m ndị a ọnụ,+ n’ihi na ha ka m ike. Ikekwe, m ga-enwe ike imeri ha, ka m wee chụpụ ha n’ala a; n’ihi na amaara m nke ọma na onye ị gọziri bụ onye a gọziri agọzi, onye ị bụrụ ọnụ bụkwa onye a bụrụ ọnụ.”+