Jenesis 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M ga-agọzi ndị na-agọzi gị, onye na-akọchakwa gị ka m ga-abụ ọnụ,+ ezinụlọ niile nke ala ga-agọzi onwe ha site na gị.”+ Ọnụ Ọgụgụ 23:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee jiri ilu+ malite ikwu, sị:“Belak eze Moab nwara isi n’Eram+ duru m,Site n’ugwu ndị dị n’ebe ọwụwa anyanwụ wee sị:‘Bịa bụọrọ m Jekọb ọnụ.Ee, bịa kọchaa Izrel.’+ Joshụa 24:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Belak nwa Zipọ,+ bụ́ eze Moab, biliri wee buso Izrel agha.+ O wee gaa kpọta Belam nwa Biọ ka ọ kọchaa unu.+ Nehemaya 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 n’ihi na ha abịaghị nye ụmụ Izrel ihe oriri+ na mmiri,+ kama ha goro Belam+ ka ọ kọchaa ha.+ Otú ọ dị, Chineke anyị mere ka nkọcha ahụ ghọọ ngọzi.+
3 M ga-agọzi ndị na-agọzi gị, onye na-akọchakwa gị ka m ga-abụ ọnụ,+ ezinụlọ niile nke ala ga-agọzi onwe ha site na gị.”+
7 O wee jiri ilu+ malite ikwu, sị:“Belak eze Moab nwara isi n’Eram+ duru m,Site n’ugwu ndị dị n’ebe ọwụwa anyanwụ wee sị:‘Bịa bụọrọ m Jekọb ọnụ.Ee, bịa kọchaa Izrel.’+
9 Belak nwa Zipọ,+ bụ́ eze Moab, biliri wee buso Izrel agha.+ O wee gaa kpọta Belam nwa Biọ ka ọ kọchaa unu.+
2 n’ihi na ha abịaghị nye ụmụ Izrel ihe oriri+ na mmiri,+ kama ha goro Belam+ ka ọ kọchaa ha.+ Otú ọ dị, Chineke anyị mere ka nkọcha ahụ ghọọ ngọzi.+