Abụ Ọma 109:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ka ha na-akọcha m,+Ma, ka gị onwe gị na-agọzi m.+Ha ebiliwo, ma ka ihere mee ha,+Ka ohu gị ṅụrịakwa ọṅụ.+
28 Ka ha na-akọcha m,+Ma, ka gị onwe gị na-agọzi m.+Ha ebiliwo, ma ka ihere mee ha,+Ka ohu gị ṅụrịakwa ọṅụ.+