6 Biko, bịa; bụọrọ m ndị a ọnụ,+ n’ihi na ha ka m ike. Ikekwe, m ga-enwe ike imeri ha, ka m wee chụpụ ha n’ala a; n’ihi na amaara m nke ọma na onye ị gọziri bụ onye a gọziri agọzi, onye ị bụrụ ọnụ bụkwa onye a bụrụ ọnụ.”+
10 Ma eze sịrị: “Gịnị jikọrọ mụ na unu,+ ụmụ Zeruya?+ Ya kpọwa m iyi,+ n’ihi na Jehova asịwo ya,+ ‘Kpọọ Devid iyi!’ Ònyezi ga-asị, ‘Gịnị mere i ji mee otú ahụ?’”+