Abụ Ọma 37:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Hapụ iwe, hapụkwa ọnụma;+Ewela iwe naanị iji mee ihe ọjọọ.+ 1 Pita 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mgbe a na-ekwujọ ya,+ ọ dịghị ekwujọgwara.+ Mgbe ọ na-ata ahụhụ,+ o yighị onye ọ bụla egwu, kama ọ nọ na-enyefe onwe ya n’aka+ onye ahụ nke na-ekpe ikpe ziri ezi.
23 Mgbe a na-ekwujọ ya,+ ọ dịghị ekwujọgwara.+ Mgbe ọ na-ata ahụhụ,+ o yighị onye ọ bụla egwu, kama ọ nọ na-enyefe onwe ya n’aka+ onye ahụ nke na-ekpe ikpe ziri ezi.