Jeremaya 11:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma Jehova nke ụsụụ ndị agha na-ekpe ikpe n’ezi omume;+ ọ na-enyocha akụrụ na obi.+ Biko, ka m jiri anya m hụ ọbọ ị ga-abọ n’ahụ́ ha, n’ihi na ọ bụ gị ka m kọsaara okwu ikpe m.+ Jọn 8:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Ma adịghị m achọrọ onwe m otuto;+ ọ dị otu Onye nke na-achọ ya, nke bụkwa onyeikpe.+ Ndị Rom 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 kama, n’ihi anyị bụ́ ndị e kwuru na a ga-agụrụ ya, n’ihi na anyị kwere n’onye ahụ nke si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Jizọs Onyenwe anyị.+
20 Ma Jehova nke ụsụụ ndị agha na-ekpe ikpe n’ezi omume;+ ọ na-enyocha akụrụ na obi.+ Biko, ka m jiri anya m hụ ọbọ ị ga-abọ n’ahụ́ ha, n’ihi na ọ bụ gị ka m kọsaara okwu ikpe m.+
24 kama, n’ihi anyị bụ́ ndị e kwuru na a ga-agụrụ ya, n’ihi na anyị kwere n’onye ahụ nke si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Jizọs Onyenwe anyị.+