Joshụa 18:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Gibiọn+ na Rema na Bierọt, Ndị Ikpe 19:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee gaa n’ihu ịsị onye na-ejere ya ozi: “Bịa ka anyị garuo Gibia ma ọ bụ Rema,+ anyị ga-anọkwa n’otu n’ime ha ka chi bọọ.” 1 Ndị Eze 15:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ya mere, Beasha eze Izrel busoro Juda agha wee malite iwu Rema,+ ka ọ ghara ikwe ka onye ọ bụla pụọ ma ọ bụ bata n’ebe Esa eze Juda nọ.+ Jeremaya 40:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Nke a bu okwu Jehova nke ruru Jeremaya ntị mgbe Nebuzaradan+ bụ́ onyeisi ndị nche hapụrụ ya na Rema+ ka ọ lawa, n’oge ọ kpọọrọ ya mgbe a tụrụ ya ịgà n’etiti ndị niile e si na Jeruselem na Juda dọrọ n’agha, bụ́ ndị a chị na-ala Babịlọn.+
13 O wee gaa n’ihu ịsị onye na-ejere ya ozi: “Bịa ka anyị garuo Gibia ma ọ bụ Rema,+ anyị ga-anọkwa n’otu n’ime ha ka chi bọọ.”
17 Ya mere, Beasha eze Izrel busoro Juda agha wee malite iwu Rema,+ ka ọ ghara ikwe ka onye ọ bụla pụọ ma ọ bụ bata n’ebe Esa eze Juda nọ.+
40 Nke a bu okwu Jehova nke ruru Jeremaya ntị mgbe Nebuzaradan+ bụ́ onyeisi ndị nche hapụrụ ya na Rema+ ka ọ lawa, n’oge ọ kpọọrọ ya mgbe a tụrụ ya ịgà n’etiti ndị niile e si na Jeruselem na Juda dọrọ n’agha, bụ́ ndị a chị na-ala Babịlọn.+