27 Ọ bụrụ na ndị a anọgide na-agbago ịchụ àjà n’ụlọ Jehova na Jeruselem,+ obi ndị a ga-alaghachikwuru onyenwe ha, bụ́ Rehoboam eze Juda; ha ga-egburịrị m+ wee laghachikwuru Rehoboam eze Juda.”
14 N’ihi na ndị Livaị hapụrụ ala ịta ahịhịa ha+ na ala ha+ wee bịa na Juda na Jeruselem,+ n’ihi na Jeroboam+ na ụmụ ya kwụsịrị ha ịrụ ọrụ+ dị ka ndị nchụàjà Jehova.