Joshụa 21:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 E sikwa n’ebo Benjamin nye ha Gibiọn+ na ala ịta ahịhịa ya, na Giba+ na ala ịta ahịhịa ya, 1 Samuel 13:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Sọl na Jọnatan nwa ya, ha na ndị ka so ha, bi na Giba+ nke Benjamin. Ma ndị Filistia mara ụlọikwuu na Mikmash.+ 1 Ihe E Mere 6:60 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 site n’ebo Benjamin, e nyekwara ha Giba+ na ala ịta ahịhịa ya nakwa Alemet+ na ala ịta ahịhịa ya nakwa Anatọt+ na ala ịta ahịhịa ya. Obodo ha niile bụ́ ndị e nyere ezinụlọ ha dị iche iche dị iri na atọ.+
16 Sọl na Jọnatan nwa ya, ha na ndị ka so ha, bi na Giba+ nke Benjamin. Ma ndị Filistia mara ụlọikwuu na Mikmash.+
60 site n’ebo Benjamin, e nyekwara ha Giba+ na ala ịta ahịhịa ya nakwa Alemet+ na ala ịta ahịhịa ya nakwa Anatọt+ na ala ịta ahịhịa ya. Obodo ha niile bụ́ ndị e nyere ezinụlọ ha dị iche iche dị iri na atọ.+