Joshụa 21:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Nza wee daara ezinụlọ niile nke ụmụ Kohat,+ e sikwa n’ife nza wepụta obodo iri na atọ n’ebo Juda+ nakwa n’ebo Simiọn+ nakwa n’ebo Benjamin+ nye ụmụ Erọn onye nchụàjà, bụ́ ndị Livaị.
4 Nza wee daara ezinụlọ niile nke ụmụ Kohat,+ e sikwa n’ife nza wepụta obodo iri na atọ n’ebo Juda+ nakwa n’ebo Simiọn+ nakwa n’ebo Benjamin+ nye ụmụ Erọn onye nchụàjà, bụ́ ndị Livaị.