Joshụa 18:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nza+ wee daara ebo Benjamin+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ, ókèala ha nwetara site na nza e fere wee dịrị n’agbata ala ụmụ Juda+ na ụmụ Josef.+ 1 Ihe E Mere 6:60 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 site n’ebo Benjamin, e nyekwara ha Giba+ na ala ịta ahịhịa ya nakwa Alemet+ na ala ịta ahịhịa ya nakwa Anatọt+ na ala ịta ahịhịa ya. Obodo ha niile bụ́ ndị e nyere ezinụlọ ha dị iche iche dị iri na atọ.+
11 Nza+ wee daara ebo Benjamin+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ, ókèala ha nwetara site na nza e fere wee dịrị n’agbata ala ụmụ Juda+ na ụmụ Josef.+
60 site n’ebo Benjamin, e nyekwara ha Giba+ na ala ịta ahịhịa ya nakwa Alemet+ na ala ịta ahịhịa ya nakwa Anatọt+ na ala ịta ahịhịa ya. Obodo ha niile bụ́ ndị e nyere ezinụlọ ha dị iche iche dị iri na atọ.+