1 Samuel 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Samuel wee sị: “Gịnị ka i mere?”+ Sọl wee sị: “Ahụrụ m na ndị Izrel ahapụwo m gbasasịa,+ ma gị onwe gị abịaghị n’ụbọchị ndị a kara aka,+ ndị Filistia nọkwa na-ezukọta na Mikmash,+
11 Samuel wee sị: “Gịnị ka i mere?”+ Sọl wee sị: “Ahụrụ m na ndị Izrel ahapụwo m gbasasịa,+ ma gị onwe gị abịaghị n’ụbọchị ndị a kara aka,+ ndị Filistia nọkwa na-ezukọta na Mikmash,+