Joshụa 7:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Jọshụa wee sị Ekan: “Nwa m, biko, nye Jehova Chineke Izrel otuto+ ma kwupụtara ya mmehie gị,+ biko, kọọrọ m,+ Gịnị ka i mere? Ezochirila m ya.”+ Ndị Rom 14:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, onye ọ bụla n’ime anyị ga-aza Chineke ajụjụ maka onwe ya.+
19 Jọshụa wee sị Ekan: “Nwa m, biko, nye Jehova Chineke Izrel otuto+ ma kwupụtara ya mmehie gị,+ biko, kọọrọ m,+ Gịnị ka i mere? Ezochirila m ya.”+