1 Samuel 14:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Sọl wee sị Jọnatan: “Gwa m, Gịnị ka i mere?”+ Jọnatan wee sị ya: “N’eziokwu, aratụrụ m ntakịrị mmanụ aṅụ dị n’ọnụ mkpara m ji n’aka.+ Lee m! Ka m nwụọ!” Ilu 28:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye na-ezochi ajọ omume ya agaghị enwe ihe ịga nke ọma,+ ma onye na-ekwupụta ya ma na-ahapụ ya ka a ga-emere ebere.+
43 Sọl wee sị Jọnatan: “Gwa m, Gịnị ka i mere?”+ Jọnatan wee sị ya: “N’eziokwu, aratụrụ m ntakịrị mmanụ aṅụ dị n’ọnụ mkpara m ji n’aka.+ Lee m! Ka m nwụọ!”
13 Onye na-ezochi ajọ omume ya agaghị enwe ihe ịga nke ọma,+ ma onye na-ekwupụta ya ma na-ahapụ ya ka a ga-emere ebere.+