1 Ihe E Mere 2:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 Ụmụ Salma bụ Betlehem+ na ndị Netofa,+ Atrọt-bet-joab na ọkara ndị Manahat nakwa ndị Zora. 1 Ihe E Mere 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 nakwa Obedaya nwa Shemaya+ nwa Gelal nwa Jedutọn,+ nakwa Berekaya nwa Esa nwa Elkena, bụ́ onye biri n’obodo nta nke ndị Netofa.+ Nehemaya 7:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 ndị ikom Betlehem+ na Netofa,+ otu narị na iri asatọ na asatọ;
16 nakwa Obedaya nwa Shemaya+ nwa Gelal nwa Jedutọn,+ nakwa Berekaya nwa Esa nwa Elkena, bụ́ onye biri n’obodo nta nke ndị Netofa.+