1 Ihe E Mere 2:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 Ụmụ Salma bụ Betlehem+ na ndị Netofa,+ Atrọt-bet-joab na ọkara ndị Manahat nakwa ndị Zora. Ezra 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 ndị Netofa,+ iri ise na isii; Jeremaya 40:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha wee bịakwute Gedalaya n’obodo Mizpa. Ndị bịakwutere ya bụ Ishmel+ nwa Netanaya na Johenan+ na Jọnatan, bụ́ ụmụ Kariya, na Seraya nwa Tanhumet na ụmụ Ifaị onye Netofa+ na Jezanaya+ nwa onye Meakat,+ ha na ndị agha ha.+
8 Ha wee bịakwute Gedalaya n’obodo Mizpa. Ndị bịakwutere ya bụ Ishmel+ nwa Netanaya na Johenan+ na Jọnatan, bụ́ ụmụ Kariya, na Seraya nwa Tanhumet na ụmụ Ifaị onye Netofa+ na Jezanaya+ nwa onye Meakat,+ ha na ndị agha ha.+