Jeremaya 40:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ha wee bịakwute Gedalaya ebe ọ nọ na Mizpa.+ Ndị bịakwutere ya bụ: Ishmel+ nwa Netanaya, Johenan+ na Jonatan bụ́ ụmụ Kariya, Seraya nwa Tanhumet, ụmụ Ifaị onye Netofa, na Jezanaya+ nwa onye Meakat, ha na ndị agha ha.
8 Ha wee bịakwute Gedalaya ebe ọ nọ na Mizpa.+ Ndị bịakwutere ya bụ: Ishmel+ nwa Netanaya, Johenan+ na Jonatan bụ́ ụmụ Kariya, Seraya nwa Tanhumet, ụmụ Ifaị onye Netofa, na Jezanaya+ nwa onye Meakat, ha na ndị agha ha.