-
Jeremaya 42:1, 2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
42 Ndị ọchịagha niile ahụ na Johenan+ nwa Kariya na Jezanaya nwa Hoshaya na ndị ọzọ niile, malite n’onye kacha nta n’ime ha ruo n’onye kacha ukwuu, bịara 2 gwa Jeremaya onye amụma, sị: “Biko, nụrụ arịrịọ anyị na-arịọ ka i kpee ekpere gwa Jehova bụ́ Chineke gị ka o nyere anyị niile fọrọnụ aka. N’ihi na ọ bụ naanị mmadụ ole na ole n’ime anyị fọrọ,+ otú i ji anya gị na-ahụ.
-