-
Jeremaya 41:16Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
16 Johenan+ nwa Kariya na ndị ọchịagha niile ahụ ya na ha nọ wee kpọrọ ndị niile ahụ fọdụrụnụ si Mizpa, bụ́ ndị ha napụtara n’aka Ishmel nwa Netanaya, mgbe o gbusịrị Gedalaya+ nwa Ahaịkam, ya bụ, ndị dimkpa, ndị agha, na ndị nwunye ha na ụmụntakịrị ha na ndị na-eje ozi n’obí eze, bụ́ ndị o si Gibiọn kpọghachite.
-