Jeremaya 40:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha wee bịakwute Gedalaya n’obodo Mizpa. Ndị bịakwutere ya bụ Ishmel+ nwa Netanaya na Johenan+ na Jọnatan, bụ́ ụmụ Kariya, na Seraya nwa Tanhumet na ụmụ Ifaị onye Netofa+ na Jezanaya+ nwa onye Meakat,+ ha na ndị agha ha.+ Jeremaya 40:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma Johenan+ nwa Kariya+ na ndị ọchịagha niile nọ n’ala ahụ+ bịakwutere Gedalaya n’obodo Mizpa. Jeremaya 41:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ka oge na-aga, Johenan+ nwa Kariya na ndị ọchịagha niile+ ya na ha nọ nụrụ ihe ọjọọ niile Ishmel nwa Netanaya mere.
8 Ha wee bịakwute Gedalaya n’obodo Mizpa. Ndị bịakwutere ya bụ Ishmel+ nwa Netanaya na Johenan+ na Jọnatan, bụ́ ụmụ Kariya, na Seraya nwa Tanhumet na ụmụ Ifaị onye Netofa+ na Jezanaya+ nwa onye Meakat,+ ha na ndị agha ha.+
11 Ka oge na-aga, Johenan+ nwa Kariya na ndị ọchịagha niile+ ya na ha nọ nụrụ ihe ọjọọ niile Ishmel nwa Netanaya mere.